Wikidata:Main Page/Welcome/ig

This page is a translated version of the page Wikidata:Main Page/Welcome and the translation is 100% complete.

Wikidata bụ ntọala ọmụma bụ n'efu, nke mepekwara emepe nke ma mmadụ ma ígwè nwere ike ịgụ maọbu dezie ya.

Wikidata na-arụ ọrụ dị ka ebe nchekwa etiti maka data ahaziri ahazi nye ụmụnne ya ndị ọzọ n'okpuru Wikimedia ndị gụnyere Wikipedia, Wikivoyage, Wiktionary, Wikisource na ndị ọzọ.

Wikidata na-enyekwa nkwado nye ọtụtụ saịtị na ọrụ ndị ọzọ gafere naanị ọrụ Wikimedia! Ihe ndi di na Wikidata bụ nke dị site n'akwụkwọ ikike emepere emepe n'efu, ewepụtara site na ụkpụrụ ndi ahaziri nke ọma, nakwa nke a ga-ejikọnwu ọnụ ya na seetị data ndị ọzọ di n'efu maọbụ nke emeghere nye onye ọbụla na njikọ nke data web.